Discover and read the best of Twitter Threads about #Ọchịchịobodo

Most recents (1)

Na mkpụrụ ụbọsị ole ole na abịa,#saturday ahịa afọ.A ga eme ntụliaka maka ịhọpụta ọkwa onye Isiala na kwa ndị Nnọchite anya omebe iwu.Ọ bụ ihe dị mkpa na onye ọbụla kpọrọ onwe ya onye Igbo gara sonye na ya bụ nhọpụta #ỌchịchịObodo #Ntụliakabụike
Gbaa ra okwu na ụka ọsọ n'ụbọsị ahụ maka na onye ndọrọ ọchịchị na agwa gị lụọrọ ya ọgụ,kedụ ebe ụmụ nke ya nọ? Ya bụ dibia na-agwọ otoro,ike ya oko n'elu.Were ire gị gụọ eze gị ọnụ ma were Akọ na Uche na aga #Ọchịchịobodo #NigeriaDecides2019
Ndi Igbo sị na onye rere Nkịta goro Enwe na ihe ntukwu ka bi na be ya.Mana onye rere Nkịta gote Ọkụkọ,e ji Ọkụkọ eche nche? Gị bụ onye na akwado ire #vote gị na ụbọsị ntụliaka,zaa onwe gị aziza a. @julietkego @segalink @DrJoeAbah #ỌchịchịObodo #NigeriaDecides
Read 5 tweets

Related hashtags

Did Thread Reader help you today?

Support us! We are indie developers!


This site is made by just two indie developers on a laptop doing marketing, support and development! Read more about the story.

Become a Premium Member ($3.00/month or $30.00/year) and get exclusive features!

Become Premium

Too expensive? Make a small donation by buying us coffee ($5) or help with server cost ($10)

Donate via Paypal Become our Patreon

Thank you for your support!