My Authors
Read all threads
Asụsụ Igbo maa mma jọọ njọ,ọ dịịrị ụmụafọ Igbo niile. Onye ọ bụla kwesịrị itinye aka mee asụsụ Igbo ka ọ mawaga mma karịa etu ọ dị ugbu a. O nweghị ihe asụsụ ndị àmà ama n'ụwa nwere, asụsụ Igbo enweghi😀.Ya bụ na onye Igbo ọbụla kwesịrị inwe afọ
ojuju n'ebe asụsụ Igbo dị ma tinye aka kwado asụsụ Igbo nke ọma maka na a gbakọọ ọnụ nyuo maamiri, ọ gba ụfụfụ.
Ụfọdụ ihe ndị na-adola asụsụ Igbo azụ gunyere:
1. Ndị otu "Eji asụsụ Igbo eme gịnị" Ejighị asụsụ Igbo kpọrọ ihe etu e si jiri asụsụ ndị ọzọ. Onye ọbụla bụ onye Igbo kwesịrị ịgba mbọ iji mee ka asụsụ anyị na-ada ụda n'ụwa niile.
2. Nleda anya: Mmadụ anaghị ama uru ihe o nwere bara were rue mgbe o fulahuru ya. Ọtụtụ ndị Igbo na-eleda asụsụ ha anya n'ihi na ha chere na asụsụ Igbo abaghị uru. Ha na-eleda ndị na-amụ, ndị na-asụ, ndị na-agụ na ndị na-akụzi Igbo anya nke ukwu.
3. Ihere: Nleda anya a na-eleda asụsụ Igbo na-eduba ụfọdụ n'ihere. Ya mere ọtụtụ ndị mmadụ anaghị enwe mmasị ịsụ asụsụ Igbo.

4. Ezinaụlọ: Ndị Igbo na-atụ ilu si na a na-esi n'ulo maa mma pụọ ezi. Ọ bụrụ na anyị jiri asụsụ Igbo malite izu ụmụ anyị
ha ga-ama na asusu Igbo dị mkpa ma bakwa uru pụrụ iche. Nne na nna kwesịrị ihuta asụsụ Igbo etu ha si ahụ asụsụ Bekee. Nne na nna ekwesịghị ichefu na asụsụ na omenala na-agako.

#asusuigbo #igboamaka #igbotwittercommunity
Missing some Tweet in this thread? You can try to force a refresh.

Enjoying this thread?

Keep Current with Igbo Language Tutor

Profile picture

Stay in touch and get notified when new unrolls are available from this author!

Read all threads

This Thread may be Removed Anytime!

Twitter may remove this content at anytime, convert it as a PDF, save and print for later use!

Try unrolling a thread yourself!

how to unroll video

1) Follow Thread Reader App on Twitter so you can easily mention us!

2) Go to a Twitter thread (series of Tweets by the same owner) and mention us with a keyword "unroll" @threadreaderapp unroll

You can practice here first or read more on our help page!

Follow Us on Twitter!

Did Thread Reader help you today?

Support us! We are indie developers!


This site is made by just three indie developers on a laptop doing marketing, support and development! Read more about the story.

Become a Premium Member ($3.00/month or $30.00/year) and get exclusive features!

Become Premium

Too expensive? Make a small donation by buying us coffee ($5) or help with server cost ($10)

Donate via Paypal Become our Patreon

Thank you for your support!