π•΄π–π–Žπ–π–Ž π–‡π–Šπ–—π–Š 𝖓'π–šπ–™π–š (❀️ Memecoin) Profile picture
|Human| Christian | Catholic | Pro-Igbo | Full Blooded Onye Mbaise | Arsenal Fan πŸ”΄ | Your Religious Beliefs are of No Consequence to Me | Crypto enthusiast|
Aug 9, 2019 β€’ 15 tweets β€’ 4 min read
Igbo Ndα»‹ ọma nọ na Tuwita oge Akα»₯kọ Ifo anyα»‹ eruwo. Igbo na asα»‹ na ezuo ka aha eri udene, atọ tuo ngiga.
#ỌgbakọNdα»‹Igbo #Igbotic #IgboTwitterCommunity #IgboInvasion #Igbotic #IgboAmaka

THREAD

Kindly Read and Retweet so other Igbos can see this AKUKO IFO
Akα»₯kọ Ihe Mere Ềmα»₯nwanyi ji Anaghα»‹ Agba Afα»₯ọnα»₯

Ifo Cha kpii !........................................... Woo!

O nwere otu α»₯bọchα»‹...........................Otu α»₯bọchα»‹ eruo

Nkα»‹ta nyara akpa?................................ nsα»‹ agwα»₯ n’ọhα»‹a