Ụmụ Igbo Profile picture
Promoting the Igbo Language,Culture,Excellence,Innovations & Proverbs. Maka Ọganiru Ala Igbo,Ndị Igbo na Asụsụ Igbo. 📝 umuafoigbo@gmail.com
Feb 13, 2019 5 tweets 7 min read
Na mkpụrụ ụbọsị ole ole na abịa,#saturday ahịa afọ.A ga eme ntụliaka maka ịhọpụta ọkwa onye Isiala na kwa ndị Nnọchite anya omebe iwu.Ọ bụ ihe dị mkpa na onye ọbụla kpọrọ onwe ya onye Igbo gara sonye na ya bụ nhọpụta #ỌchịchịObodo #Ntụliakabụike Gbaa ra okwu na ụka ọsọ n'ụbọsị ahụ maka na onye ndọrọ ọchịchị na agwa gị lụọrọ ya ọgụ,kedụ ebe ụmụ nke ya nọ? Ya bụ dibia na-agwọ otoro,ike ya oko n'elu.Were ire gị gụọ eze gị ọnụ ma were Akọ na Uche na aga #Ọchịchịobodo #NigeriaDecides2019